-# BBC News Ìgbò## [Soludo egosila obiụtọ maka mmeri nke ugboro abụọ ya](https://www.bbc.com/igbo/articles/c803m9x39k9o?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)_Sọndee, 9 Novemba 2025 na 09:13:33_E mere ntuliaka n'okpuru ọchịchị 21 dị n'Anambra Steeti iji họpụta onye ga-abụ gọvanọ steeti ahụ n'ime afọ anọ na-abịa## [Onyeisiala Tinubu ekenela Gọvanọ Soludo maka i nweta mmeri ịchị Anambra Steeti nke abụọ](https://www.bbc.co.uk/igbo/live/cp8e27mqmmnt?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)__Ihe niile i kwesiri ịma banyere ntuliaka ọkwa Gọvan Anambra Steeti 2025## [Ajọ oke ifufe a kpọrọ 'super typhoon' adaala na mba Filipin](https://www.bbc.co.uk/igbo/live/cp3xxxxxgykt?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)__Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Nọvemba 2025.## [Nnamdi Kanụ ajụla ịzara ọnụ ya n'ụlọikpe](https://www.bbc.com/igbo/articles/c3w91y6xnzlo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)_Fraịdee, 7 Novemba 2025 na 13:54:36_Ọkaikpe Jọstis Omotosho kwuru na o lufuele ohere ahụ ma gaa n'ihu tinye ikpe Nọvemba 20, 2025 ka ọ bụrụ ụbọchị ọ ga-enye ikpe Nnamdi Kanu gbasara ebubo gọọmeti etiti boro ya nke gunyere iyi ọha egwu nakwa ị kpa nkata ikwatu gọomenti.## [A na-akpagbu ndị ụka Kraịst na Naịjirịa dịka Trump siri kwuo?](https://www.bbc.com/igbo/articles/c3rjzjz8rg1o?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)_Tọọzdee, 6 Novemba 2025 na 18:15:02_Donald Trump kwuru na e gbuola ọtụtụ puku ndị ụka Kraịst na Naịjirịa - kedụ ebe o si nweta ozi a?## [Ihe Wole Soyinka gwara BBC banyere ihe kpatara Amerịka ji napụ ya akwụkwọ ikike 'visa'](https://www.bbc.com/igbo/articles/cgqlgzz84lqo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)_Tọọzdee, 6 Novemba 2025 na 18:09:01_Lee ihe Wole Soyinka kọwara maka nnapụ Amerịka napụrụ ya akwụkwọ ikike mbata## [Akụkọ dị mkpa - Nọvemba 7, 2025](https://www.bbc.com/igbo/articles/c5yk0k4y23qo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)_Fraịdee, 7 Novemba 2025 na 14:29:16_Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Nọvemba 7, 2025## [E duola Paul Biya n'iyi ọrụ dịka onyeisiala mba Kamerun nke ugboro asatọ](https://www.bbc.com/igbo/articles/cvgvg558y0jo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)_Tọọzdee, 6 Novemba 2025 na 14:26:38_Otụtụ ndị mmadụ katọrọ mmeri Paul Biya kemgbe ụlọọrụ na-ahụ maka ntuliaka na Kamerun kpọpụtara aha ya dịka onye meriri.## [Trump ekwechirila ịhụta Naịjirịa ka mba 'e kwesịrị ilekwasị anya'](https://www.bbc.com/igbo/articles/cn09k88jnv7o?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)_Tọọzdee, 6 Novemba 2025 na 11:40:00_Onyeisiala mba Amerịca ụ Donald Trump ekwuola njikere ọchịchị ya zọpụta ndị bụ ndị ụka Krịast na Naijiria na ebe niile a na-egbu ha.## ['Akpụkpọ ahụ m na-akpụchasị' - Ụmụnwaanyị Afrịka e ji aghụghọ kpọbata ebe a na-arụpụta droonu na Rọshịa](https://www.bbc.com/igbo/articles/cq6zv3d3eelo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)_Wenezdee, 5 Novemba 2025 na 17:08:02_Nnyocha BBC mere gosiri ọtụtụ ihe nakwa ụmụnwaanyị ndị Afrịka e ji aghụghọ ziga n'ebe a na-arụpụta droonu na Rọshịa.
0 commit comments